Mgbalị · Igbo proverbsIgbo proverbs about effort
Choices, work, and what follows from them.
Effort
All themes- Nwata kwọcha aka ya, ọ soro ọgaranya rie ihe.Good conduct can open doors.
- Onye kwe, chi ya ekwe.Commitment begins with the person who wants to act.
- Ntị jụrụ ịnụ ihe, mgbe a ga-egbu isi, e gbuo ya na ya.Ignoring advice can bring consequences you cannot escape.
- Ijiji jụrụ ige ndụmọdụ na-eso ozu aba n’ime ili.Refusing sound advice can lead into danger.
- Nwata dọkaa ute ya, ọ ga-ehi ụra n’ala nkịtị.Careless damage can cost you your own comfort.
- Aka ajaaja na-ebute ọnụ mmanụ mmanụ.Hard work can bring food and reward.
- Obitechara ukpakala ka ọhụ n’eji isi ya agọrọ ala ọfọ.Greed for a shared resource can bring ruin.
- Onye nwere ndidi na-eri azụ ukpọọ.Patience can bring a valued reward.